Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 20:35 Bible Nso (IGBOB)

N'ihe nile egosirim unu, na unu aghaghi idọb͕u onwe-unu n'ọlu otú a, na iyere ndi nādighi ike aka, na icheta okwu Onye-nwe-ayi Jisus, na Ya onwe-ya siri, Ọ di ngọzi inye ihe kari inara ihe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 20

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 20:35 na onodu