Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 20:24 Bible Nso (IGBOB)

Ma akpọghm ndum ihe, dika ihe oké ọnu-ahia n'ebe mu onwem nọ, ka m'we b͕azue ọsọm, jezu kwa ozi nke m'natara n'aka Onye-nwe-ayi Jisus, ikwusi ozi ọma ahu ike, bú nke amara nke Chineke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 20

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 20:24 na onodu