Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 2:38 Bible Nso (IGBOB)

Pita we si ha, Chègharianu, ka eme kwa unu nile baptism n'otù n'otù n'aha Jisus Kraist, ka ewe b͕aghara nmehie nile unu; unu gānata kwa onyinye a, bú Mọ Nsọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 2

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 2:38 na onodu