Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 2:36 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere ka ulo Israel nile mazue, na Chineke mere Ya ka Ọ buru Onye-nwe-ayi na Kraist-ayi, bú Jisus ahu Onye unu onwe-unu kpọgidere n'obe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 2

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 2:36 na onodu