Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 2:23 Bible Nso (IGBOB)

Onye a, ebe ewere Ya nye site n'ìzù akara àkà nke Chineke na ọmuma-ihe Chineke buru uzọ mara, Onye a ka unu kpọgidere n'obe b͕u kwa site n'aka ndi nāmaghi iwu-ayi:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 2

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 2:23 na onodu