Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọlu Ndi-Ozi 2:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Mb͕e ubọchi Pentikọst nēzu okè, ha nile we nọkọ n'otù ebe.

2. Na mberede ùzù, dika nke oké ifufe nke nēfesi ike, we site n'elu-igwe, o we juputa ulo ahu dum ebe ha nānọdu ala.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 2