Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 2:27-29 Bible Nso (IGBOB)

27. ọ gewere kwa nkpa-n'aka ígwè zùa ha dika aturu, dika anākujisi ite nke ọkpu-ite; dika Mu onwem natawokwara n'aka Nnam:

28. M'gēnye kwa ya kpakpando ututu.

29. Onye nwere nti, ya nu ihe Mọ Nsọ nāgwa nzukọ Kraist.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 2