Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 2:20 Bible Nso (IGBOB)

Ma enwerem nka imegide gi, na i kwere nwanyi ahu, bú Jezebel, onye nākpọ onwe-ya onye-amuma-nwanyi; o nēzí kwa ndi-orùm ihe, nēduhie kwa ha, ka ha kwa iko, ri kwa ihe achuru n'àjà nye arusi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 2

Echiche Nkpughe 2:20 na onodu