Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 2:2 Bible Nso (IGBOB)

Amataram ọlu-gi nile, na ndọb͕u i nādọb͕u onwe-gi n'ọlu, na ntachi-obi-gi, mata kwa na i pughi inagide ndi ọjọ, i nwa-kwa-ra ndi nākpọ onwe-ha ndi-ozi, ma ha abughi, i we hu na ha bu ndi-ugha;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 2

Echiche Nkpughe 2:2 na onodu