Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 19:9 Bible Nso (IGBOB)

O we sim, De akwukwọ, Ngọzi nādiri ndi akpọworo ibia na nri-anyasi ọlulu-nwunye nke Nwa-aturu ahu. O we sim, Ndia bu okwu nke Chineke kwuru n'ezie.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 19

Echiche Nkpughe 19:9 na onodu