Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 19:10 Bible Nso (IGBOB)

M'we da n'ala n'iru ukwu-ya ikpọ isi ala nye ya. O we sim, Lezi anya ka i ghara ime ya: abum orù-ibe-gi, buru kwa orù-ibe nke umu-nna-gi nke nwere àmà nke Jisus: kpọ isi ala nye Chineke: n'ihi na àmà nke Jisus bu mọ nke amuma.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 19

Echiche Nkpughe 19:10 na onodu