Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 14:15 Bible Nso (IGBOB)

Mọ-ozi ọzọ we si n'ulo nsọ ahu puta, nēwere oké olu tiere Onye ahu Nke nānọkwasi n'ígwé ọcha ahu nkpu, si, Tiye mma-iwe-ihe-ubi-Gi, we kwa ihe-ubi: n'ihi na oge hour iwe ihe-ubi abiaruwo; n'ihi na ihe agēwe n'ubi nke uwa achabigawo ókè.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 14

Echiche Nkpughe 14:15 na onodu