Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 14:14 Bible Nso (IGBOB)

M'we hu, ma le, ígwé ọcha; n'elu ígwé ọcha ahu ka m'huru otù Onye yiri nwa nke madu ka Ọ nānọdu ala, nēkpu okpu-eze nke ọla-edo n'isi-Ya, mma-iwe-ihe-ubi di nkọ di kwa n'aka-Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 14

Echiche Nkpughe 14:14 na onodu