Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 13:11 Bible Nso (IGBOB)

M'we hu anu-ọhia ọzọ ka ọ nēsi n'ala rigoputa; o nwe-kwa-ra mpi abua yiri nke Nwa-aturu ahu, ma ọ nēkwu okwu dika dragon ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 13

Echiche Nkpughe 13:11 na onodu