Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 13:10 Bible Nso (IGBOB)

Ọ buru na ọ diri onye ọ bula ka adọta ya n'agha, ọ bu n'agha ka agādọta ya: ọ buru na onye ọ bula gēji mma-agha b͕u madu, aghaghi iji mma-agha b͕u ya. Nebe a ka ntachi-obi na okwukwe nke ndi nsọ di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 13

Echiche Nkpughe 13:10 na onodu