Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 10:9 Bible Nso (IGBOB)

M'we jekuru mọ-ozi ahu, si ya ka o nyem nwa akwukwọ ntà ahu. O we sim, Nara ya, ripia kwa ya; ọ gēme kwa ka afọ-gi lue ilu, ma n'ọnu-gi ọ gātọ utọ dika manu-aṅu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 10

Echiche Nkpughe 10:9 na onodu