Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nkpughe 10:8 Bible Nso (IGBOB)

Olu ahu nke m'nuru ka ọ nēsi n'elu-igwe da, anu-kwa-ram ya ọzọ ka ọ nākpayerem uka, si, Je, nara akwukwọ ahu nke asagheworo, bú nke di n'aka mọ-ozi ahu onye nēguzo n'elu oké osimiri na n'elu ala.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 10

Echiche Nkpughe 10:8 na onodu