Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Rom 2:29 Bible Nso (IGBOB)

kama onye nke bu onye-Ju n'ihe zoro ezo, onye ahu bu onye-Ju; obibì-úgwù bu kwa nke nkpuru-obi, nime mọ, ọ bughi n'ihe edeworo n'akwukwọ; nke otuto-ya nēsiteghi n'aka madu, kama o sitere n'aka Chineke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Rom 2

Echiche Ndi Rom 2:29 na onodu