Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Kọlọsi 2:23 Bible Nso (IGBOB)

Ọ bu ezie na ihe di otú a nwere nke anākpọ amam-ihe n'ikpe ekpere dika madu chọrọ, n'inwe kwa obi di ume-ala, n'ime kwa ka aru hu ahuhu; ma ha abughi ihe di oké ọnu-ahia ma-ọli megide ime ihe ọjọ nke gēju anu-aru afọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Kọlọsi 2

Echiche Ndi Kọlọsi 2:23 na onodu