Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Kọlọsi 2:19 Bible Nso (IGBOB)

ọ dighi-ejidesi kwa Isi-ayi ike, Onye aru nile, ebe esitere na nkwonkwo-ya na akwara-ya nile nyezu ya ihe jikọ kwa ya n'otù, o sitere na Ya nāba uba nke Chineke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Kọlọsi 2

Echiche Ndi Kọlọsi 2:19 na onodu