Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Hibru 12:10 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ndi ahu nezí ayi ihe site n'inye ayi ahuhu n'ezie ubọchi ole-na-ole otú ọ di ha nma; ma Ya onwe-ya nēzí ayi ihe site n'inye ayi ahuhu ka o we bara ayi urù, ka ayi we keta idi-nsọ-Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 12

Echiche Ndi-Hibru 12:10 na onodu