Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Hibru 12:11 Bible Nso (IGBOB)

Ozizí nile site n'inye ahuhu nādi ka ihe nādighi-eweta ọṅù n'oge di ub͕u a, kama nwuta: ma emesia ọ nēnyeghachi ndi ahu ewereworo ya nwaputa ha nkpuru nke di n'udo, bú nkpuru nke ezi omume.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Hibru 12

Echiche Ndi-Hibru 12:11 na onodu