Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Galetia 4:27 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na edewo ya n'akwukwọ nsọ, si,Ka obi nātọ gi utọ, nwanyi-àgà nke nādighi-amu nwa;Tiwa nkpu ọṅù, ti kwa nkpu, gi onye ime nādighi-eme:N'ihi na umu nke nwanyi arapuru nání ya di ọtutu kari umu nke nwanyi ahu nwere di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 4

Echiche Ndi Galetia 4:27 na onodu