Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Efesọs 5:33 Bible Nso (IGBOB)

Otú ọ di, unu onwe-unu n'otù n'otù hu kwa nwunye-unu n'anya, onye ọ bula ya hu nwunye nke aka ya n'anya, dika ọ nāhu onwe-ya n'anya; ka nwunye lezi kwa anya ka ọ nātu egwu di ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Efesọs 5

Echiche Ndi Efesọs 5:33 na onodu