Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi Efesọs 5:20-22 Bible Nso (IGBOB)

20. nēkele kwa Chineke, bú Nna, ekele mb͕e nile n'ihi ihe nile n'aha Onye-nwe-ayi Jisus Kraist;

21. nēdorita onwe-unu n'okpuru ibe-unu nime egwu Kraist.

22. Ndi bu nwunye, nēdonu onwe-unu n'okpuru di nke aka unu, dika n'okpuru Onye-nwe-ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Efesọs 5