Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 8:32 Bible Nso (IGBOB)

O we si ha, Labanu. Ha we puta, je ba n'ìgwè ezì ahu: ma le, ìgwè ezì ahu nile nudara n'ebe ahu di nkputankpu dabà n'oké osimiri, nwua nime miri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 8

Echiche Matiu 8:32 na onodu