Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 5:6 Bible Nso (IGBOB)

Ngọzi nādiri ndi agu ezi omume nāgu, ndi akpiri nākpọ kwa nku na ya: n'ihi na ndi ahu ka afọ gēju.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 5

Echiche Matiu 5:6 na onodu