Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 5:30 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ buru na aka-nri-gi eme gi ka i ma n'ọnya, bipu ya, tupu kwa ya n'aru-gi: n'ihi na ọ bara gi urù ka otù nime ihe di gi n'aru la n'iyì, ka aru-gi dum ghara kwa ije n'ọku ala-mọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 5

Echiche Matiu 5:30 na onodu