Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 4:24 Bible Nso (IGBOB)

Akukọ Ya we jezue na Siria dum: ha we kutara Ya madu nile aru nādighi nma, ndi ọria di iche iche na nmekpa-aru di iche iche nējisi ike, ndi mọ ọjọ ji, ha na ndi ọnwa nēme ka anya ghara idi ha nma, na ndi akuku-aru-ha nwuru anwu; O we me ka aru di ha ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 4

Echiche Matiu 4:24 na onodu