Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 4:23 Bible Nso (IGBOB)

Jisus we nējeghari na Galili dum, nēzí ihe n'ulo-nzukọ nile ha, nēkwusa kwa ozi ọma nke ala-eze ahu, nāgwọ kwa ọria nile di iche iche na nriaria nile di iche iche n'etiti ndi ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 4

Echiche Matiu 4:23 na onodu