Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 23:14 Bible Nso (IGBOB)

Ahuhu gādiri unu, ndi-ode-akwukwọ na ndi-Farisi, ndi-iru-abua; n'ihi na unu nēripia ulo ndinyom di-ha nwuru, nēkpe kwa ogologo ekpere ka madu we hu unu: unu gēnwe ezi ọmuma-ikpe gabigara okè kari ndi ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 23

Echiche Matiu 23:14 na onodu