Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 23:13 Bible Nso (IGBOB)

Ma ahuhu gādiri unu, ndi-ode-akwukwọ na ndi-Farisi, ndi-iru-abua; n'ihi na unu nēmechi uzọ ala-eze elu-igwe n'iru madu: n'ihi na unu onwe-unu abataghi, unu adighi-ekwe kwa ndi nābata ka ha bata.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 23

Echiche Matiu 23:13 na onodu