Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 21:22 Bible Nso (IGBOB)

Ihe nile, ka ha ra, bú nke unu gāriọ n'ekpere, ma asi na unu kwere, unu gānata kwa ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 21

Echiche Matiu 21:22 na onodu