Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 21:23 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e Ọ batara n'ulo uku Chineke, ndi-isi-nchu-àjà na ndi-okenye nke ndi-Ju we biakute Ya mb͕e O nēzí ihe, si, Ọ̀ bu n'aha ike gini ka I nēme ihe ndia? ònye nye-kwa-ra Gi ike a?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 21

Echiche Matiu 21:23 na onodu