Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 20:22 Bible Nso (IGBOB)

Ma Jisus zara, si, Unu amataghi ihe unu nāriọ. Ùnu puru iṅu iko ahu nke Mu onwem gaje iṅu? Ha si Ya, Ayi puru.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 20

Echiche Matiu 20:22 na onodu