Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 15:36 Bible Nso (IGBOB)

O we nara ob͕e achicha asa ahu na azù ahu; mb͕e O kelesiri ekele, Ọ nyawa ha, we nēnye ndi nēso uzọ-Ya, ndi nēso uzọ-Ya nēnye kwa ìgwè madu nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 15

Echiche Matiu 15:36 na onodu