Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Matiu 15:31 Bible Nso (IGBOB)

ya mere na o juru ìgwè madu ahu anya, mb͕e ha huru ndi-ob͕i ka ha nēkwu okwu, na ndi-ọlusi ka aru-ha di nma, na ndi-ngwurọ ka ha nēje ije, na ndi-ìsì ka ha nāhu uzọ: ha we to Chineke nke Israel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Matiu 15

Echiche Matiu 15:31 na onodu