Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jọn 19:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Ya mere mb͕e ahu Pailat were Jisus, pia Ya ihe.

2. Ndi-agha we kpa okpu-eze nke eji ogwu me, ha were ya kpube Ya n'isi, were kwa uwe odobo b͕okwasi Ya;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 19