Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jọn 16:13 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e ọ bula Onye ahu gābia, bú Mọ nke ezi-okwu, Ọ gēdubà unu n'ezi-okwu nile: n'ihi na Ọ gaghi-ekwu n'Onwe-ya; kama ka ihe Ọ nānu ra, ihe ndia ka Ọ gēkwu: Ọ gākọ-kwa-ra unu ihe nile nke nābia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 16

Echiche Jọn 16:13 na onodu