Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jemes 5:14 Bible Nso (IGBOB)

Ọ̀ di onye ọ bula n'etiti unu nke aru-ya nādighi ike? ya kpọ ndi-okenye nke nzukọ Kraist ka ha biakute ya; ka ha kpe kwa ekpere n'isi-ya, nēte ya manu olive n'aha Onye-nwe-ayi:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jemes 5

Echiche Jemes 5:14 na onodu