(n'ihi na Ọ nāsi,N'oge anānara madu nke-ọma ka M'nuru olu-gi,Ọ bu kwa n'ubọchi nzọputa ka M'yere gi aka:le, ub͕u a bu oge anānara madu nke-ọma; le, ub͕u a bu ubọchi nzọputa):