Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi Kọrint 13:2 Bible Nso (IGBOB)

Agwawom ha n'oge gara aga, anamebu kwa uzọ gwa ha, bú ndi mehieworo n'oge gara aga, na ndi nile fọduru, dika mb͕e m'nọ n'etiti unu ub͕ò nke-abua, ub͕u a kwa, mb͕e m'nānọghi n'etiti unu, si, na, ọ buru na abiam ọzọ, m'gaghi-eme ebere;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 13

Echiche 2. Ndi Kọrint 13:2 na onodu