Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Ndi Kọrint 13:11 Bible Nso (IGBOB)

Nke fọduru, umu-nnam, nāṅurinu ọṅu. Ka anēme unu ka unu zu okè; ka anākasi unu obi; nātukwasinu uche-unu nile n'otù ihe; nādinu n'udo: Chineke nke ihu-n'anya na udo gānọye-kwa-ra unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 13

Echiche 2. Ndi Kọrint 13:11 na onodu