Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Timọti 1:17 Bible Nso (IGBOB)

Ma Eze nke mb͕e nile, Nke anāpughi imebi emebi, Nke anāpughi ihu anya, Onye nání Ya bu Chineke, nsọpuru na otuto diri Ya rue mb͕e nile ebighi-ebi. Amen.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Timọti 1

Echiche 1. Timọti 1:17 na onodu