Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Timọti 1:16 Bible Nso (IGBOB)

otú ọ di, ọ bu n'ihi nka ka emerem ebere, ka o we buru nime mu onwem, bú onye-isi, ka Jisus Kraist gēgosi ogologo-ntachi-obi-Ya nile, ka m'buru ihe ilere anya n'etiti ndi gaje ikwere na Ya ka ha nata ndu ebighi-ebi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Timọti 1

Echiche 1. Timọti 1:16 na onodu