Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi Tesalọnaika 3:6 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e Timọti siri n'ebe unu nọ biakute ayi ọbuná ub͕u a, we zìe ayi ozi ọma bayere okwukwe na ihunanya unu, si kwa na unu nēcheta ayi ezi ncheta mb͕e nile, na agu ihu ayi anya nāgusi kwa unu ike, ọbuná dika ọ nāgu kwa ayi onwe-ayi ihu unu;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Tesalọnaika 3

Echiche 1. Ndi Tesalọnaika 3:6 na onodu