Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi Tesalọnaika 3:5 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi nka mu onwem kwa, mb͕e m'nāpughi idi nānagide ya ọzọ, eziterem ka m'mara okwukwe-unu, ma o nwere uzọ ọ bula onye-ọnwunwa ahu nwarari unu, ndọb͕u ayi dọb͕uru onwe-ayi n'ọlu we ghọ ihe-efu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Tesalọnaika 3

Echiche 1. Ndi Tesalọnaika 3:5 na onodu