Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi Kọrint 2:14 Bible Nso (IGBOB)

Ma madu nke nkpuru-obi onwe-ya nāchi adighi-anata ihe nke Mọ nke Chineke: n'ihi na ha bu ihe-nzuzu n'anya-ya; ọ pughi kwa imara ha, n'ihi na ewere Mọ Nsọ sikwuputa ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 2

Echiche 1. Ndi Kọrint 2:14 na onodu