Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi Kọrint 14:2 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na onye ji asusu di iche nēkwu okwu, ọ dighi-agwa madu okwu, kama ọ nāgwa Chineke; n'ihi na ọ dighi onye ọ bula nānu ihe ọ nēkwu; ma o ji mọ-ya nēkwu ihe-omimi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 14

Echiche 1. Ndi Kọrint 14:2 na onodu