Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Jọn 2:19 Bible Nso (IGBOB)

Ha siri n'etiti ayi pua, ma ha abughi ndi nke ayi; n'ihi na asi na ha bu ndi nke ayi, ha gānọgidewori n'etiti ayi: ma ha puru, ka ewe me ka ha puta ìhè na ha nile bu ndi nābughi ndi nke ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Jọn 2

Echiche 1. Jọn 2:19 na onodu